Rest ln Power Sis.You Have Finished Well...
Okechi e nnukwu chi
Okechi e nnukwu chi
Nani gi bu ome okachie
Nani ihe ikwuru bu ihe ina eme
Omo okachie nnukwu chi
Amama amasi amasi olori ihe loro che loro enti
Agu bata ohia mgbada awara oso
Ekwueme so gi bu ekwueme
Ihe ikwuru bu ihe ina eme
Ihe ikara bu ihe ina eme
Obu onye n'ekwu ma chim kwuchasia
Obu onye n'aturu chim uka chukwu
View attachment 2181321